Are you getting ready for December?
Are you getting married?!
Are you all ready and set for Christmas?!
Mr Flavour Nabania decided to bless us with an early present this year.
Make sure you add this track to your playlist.
Eh ehh nwanne, if it’s a hit, aka anyị dị ya
Obodo ekwelụgo oo
Anyanwụ achawago ooo
Anyị apụtago ooo
Ife emebwgo
Ị makwa onyeị wụ? [Master]
Ị makwa onyeị wụ? [Ijele]
Ị makwa onyeị wụ? [Ogini]
Ị makwa onyeị wụ? [Ogini]
Nwoke na-apụ ọkụ
Nwa n’ebe ebe
Nwoke ọma ọsịsọ
Nya na nwaọma ọsịsọ
Na we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
Ị sị ka ọ bụlụ ya
Na we dey here
Mens kwụsi nnukwu ike
Na we dey here
Ah eeee
Ị fụgodi convoy anyị ji we bata obodoị nọluọfụma
I nwekwaanụ choice?
Ah eeee
Ị fụgodi packageanyị ji we bata obodoị belụ ebelụ [Ogini]
Security confirm
Ị ma na udo na achịnụ
Ị ma na mens bata obodo, anyị ka fa n’enene
Ị ma na ndende edee
Ị ma na mmemme emewe
Agbobi nwere omume eji eri ego
Agu ji egbe
Ị makwa onyeị wụ?
Ọ kpata o zuoọra
Ị makwa onyeị wụ?
Ọnwa n’etiriọra
Ị makwa onyeị wụ?
Anyị Don nwanne
Ị makwa onyeị wụ?
O jide o nye nwanne ya
Nwoke na-apụ ọkụ
Nwa a na-ayọ eze
Nwa n’ebe ebe [E-money]
Nwoke bụ ebube ebube
Nwoke ọmaọsịsọ
Iyawo na wa na wa
Nya na nwaọmaọsịsọ
Ah yee, ah yee, ah yee
Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apịa bụ mpịawa azụ nụ, double condenser [Ogini]
Ife anyị bụ bụ odogwu odogwu
Ike na ebube mụọ nsọ
Aka anyị bụzị nchawa nchawa
Ụda egbe ndị nsọ
Ndị nkụ ndị nkụ
Ndị nkụ ndị nkụ
Ndị ike ndị ike
Ị hụla men shiri ke?
Ndịọma ndịọma
Ndịọma ndịọma
Jụ some doubtọsịsọ?
Ah yee, ah yee, ah yee
A na m anụkwanụ ife?
A na m anụkwanụ ife?
A na m asịkwanụ ndo?
Okwu abago n’ego
Men na-eme na bundle
Fa bịalụ ka Izuọgụ
Fa na-eme na cash
Ụfọdụ na-edezi cheque
Ah yeeee
Ị fụgodi convoy anyị ji we bata obodoị nọluọfụma [Ogini]
I nwekwaanụ choice?
Ah yeeee
Ị fụgodi packageanyị ji we bata obodoị belụ ebelụ
Security confirm
Ị ma na udo na achịnụ
Ị ma na mens bata obodo, anyị ka fa n’enene
Ị ma na ndende edee
Ị ma na mmemme emewe
Agbobi nwere omume eji eri ego
Agu ji egbe
Ị makwa onyeị wụ?
Anderson Obiagwu
Ị makwa onyeị wụ?
Aka ekpuchiọnwa n’igbo
Ị makwa onyeị wụ?
Dr Eze Mmụọ
Ị makwa onyeị wụ? [Ogini]
Nwoke dị ebube ebube
Nwoke na-apụ ọkụ
Legend nwanne
Nwa n’ebe ebe
Onye mpiawa azụ
Nwokeọmaọsịsọ
Ome mma na Ojoto
Nya na nwaọmaọsịsọ
Ah yee, ah yee, ah yee
Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apịa bụ mpịawa azụ nụ, double condenser [Ogini]
Ife anyị bụ bụ odogwu odogwu
Ike na ebube mụọ nsọ
Aka anyị bụzị nchawa nchawa
Ụda egbe ndị nsọ
Obodo ekwelụgo oo
Anyanwụ achawago ooo
Anyị apụtago ooo
Ife emebwgo
Ị makwa onyeị wụ?
Produced by Masterkraft